Exodus 40:28 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ tukwasi ákwà-nkwuchi nke ọnu-uzọ n'ebe-obibi ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ kwụbara akwa mgbochi nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ.