Exodus 40:31 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Moses na Eron na umu-ya ndikom we sa aka-ha na ukwu-ha site na ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mosis, na Erọn, na ụmụ ya ndị ikom na-eji ya akwọcha aka ha, sakwaa ụkwụ ha.