Exodus 8:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Fero we kpọ Moses na Eron, si, Jenu, chuara Chineke-unu àjà n'ala nka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ihe ndị a na-eme, Fero kpọrọ Mosis na Erọn gwa ha okwu sị, “Gaanụ chụọrọ Chineke unu aja, ma ka ọ bụrụ nʼala Ijipt.”