Exodus 8:30 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Moses we si n'ebe Fero nọ pua, we riọ Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Mosis sitere nʼihu Fero pụọ rịọọ Onyenwe anyị ka o mee ka ijiji ndị a gabiga.