Exodus 8:32 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Fero we me kwa ka obi-ya di arọ́ na mb͕e ahu, o zipughi kwa ndi Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼoge a, Fero gara nʼihu ime ka obi ya sie ike. O kweghị ka ụmụ Izrel laa.