Ezekiel 15:4 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Le, n'ọku ka atubàworo ya ibu nri-ya: isi-ya abua ka ọku ripiaworo, etiti-ya anujiwo kwa; ọ̀ gābà n'ije-ozi ọ bula?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Uru ha bara bụ iji ha menye ọkụ. Ma mgbe isi ya abụọ repịara, mgbe etiti ya rekwara ọkụ, o nwere ihe ọzọ mmadụ nwere ike iji ya mee?