Ezekiel 16:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'we sa gi miri, sachapu ọbara-gi n'aru gi, te gi manu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Eji m mmiri saa gị ahụ, sachapụ ọbara dị gị nʼahụ, teekwa gị mmanụ.