bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare Ezekiel 30:15
Ezekiel 30:15 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
M'gāwukwasi kwa ọnumam nime Sin, bú ebe siri ike nke Ijipt; M'gēbipu igwè ndi No.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
M ga-awụkwasị Pelusium ọnụma m, bụ ebe siri ike nke Ijipt, m ga-ebipụkwa igwe ndị Tibs niile.