Ezekiel 34:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi nka, unu ndi-ọzùzù-aturu, nurunu okwu Jehova:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Nʼihi nke a, unu ndị ọzụzụ atụrụ, nụrụnụ okwu nke Onyenwe anyị: