Ezekiel 39:19 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Unu gēriju kwa abuba afọ, ṅubiga ọbara ókè, bú nke sitere n'àjàm nke M'churu n'ihi unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ga-erijukwa abụba afọ, ṅụbigakwa ọbara oke ruo mgbe ọ ga-ebu unu, site nʼaja mmemme nke m na-achụ nʼihi unu.
Recommended Reading