Ezekiel 41:18 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ọ bu kwa ihe emeworo ka o yie cherubim na nkwu; otù nkwu di n'etiti cherub na cherub, iru abua ka cherub ọ bula nwere;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ka a tụrụ oyiyi cherubim na osisi nkwụ. Cherubim na-esota osisi nkwụ. Osisi nkwụ ọbụla na-esotakwa cherubim. Cherub ọbụla nwere ihu abụọ: