Ezekiel 42:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O were ami ahu o ji atù ihe tùa akuku Ugwu buruburu, nnù ami na ọgu ise.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ji mkpirisi osisi ahụ e ji atụ ihe tụọ akụkụ nke ugwu ma chọpụta na ọ dị ihe ruru narị mita abụọ na iri mita isii na ise.