Ezekiel 46:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we me ka m'si na nbata ahu nke di n'akuku ọnu-uzọ-ama ahu bata n'ime-ulo nsọ nile nke ndi-nchu-àjà, nke nēche iru n'Ugwu; ma le, n'ebe ahu ka otù ebe di n'azu ya chere iru n'Ọdida-anyanwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a gasịrị, o duuru m site nʼọnụ ụzọ dị nʼakụkụ ọnụ ụzọ ama kpọbata m nʼọnụụlọ ndị ahụ dị nsọ, nke chere ihu nʼugwu, nke bụ ihe nketa ndị nchụaja. O gosiri m otu ebe dị na nsọtụ akụkụ ọdịda anyanwụ.