Ezekiel 47:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ókè-ala site n'oké osimiri gābu kwa Haza-inon n'ókè-ala Damaskọs, ma n'Ugwu n'akuku Ugwu bu ókè-ala Hemat. Nka bu kwa akuku Ugwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Oke ala ahụ ga-esite nʼoke osimiri gbasoro oke ala nke ugwu Damaskọs ruo Haza Enan. Oke ala ndị Hamat ga-adịkwa nʼakụkụ ugwu. Nke a ga-abụ oke ala nke akụkụ ugwu unu.