Ezra 4:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Akwukwọ-ozi ahu nke unu zitere ayi, aguputawo ya nke-ọma n'irum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Akwụkwọ ozi ahụ unu zitere anyị, agụọla ma tapịakwaa ya nʼihu m.