Ezra 5:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọzọ kwa, ayi juru ha aha-ha, ime ka i mara, ka ayi we de aha ndikom ahu ndi bu isi-ha n'akwukwọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị jụkwara ha aha ha, ka anyị si otu a mee ka ị mata aha ndị ndu ha.