Ezra 8:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Site n'umu Shekania, nwa Jahaziel; ndi soro ya di ọgu ndikom iri-na-ise.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ndị ikwu Zatu, Shekanaya nwa Jahaziel na narị mmadụ atọ (300) so ya.