Ezra 8:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Site kwa n'umu Adin, Ebed nwa Jonatan; ndi soro ya di ọgu ndikom abua na iri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ikwu Adin, Ebed nwa Jonatan na iri mmadụ ise (50) so ya.

Recommended Reading