Galatians 1:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na anataghị m ozi ọma ahụ site nꞌaka mmadụ ọ bụla, ọ dịkwaghị onye ọ bụla ziri m ya, kama ọ bụ Jisọs Kraịst nꞌonwe ya bụ onye kpughere ya nye m.
Igbo 2006
N'ihi na mu onwem anataghi kwa ya site na madu, ọ dighi kwa onye zírim ya, kama a nuru m site na nkpughe nke Jisus Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na anataghị m ya site nʼaka mmadụ ọbụla, ọ dịkwaghị onye ọbụla ziri m ya, kama ọ bụ Jisọs Kraịst nʼonwe ya bụ onye kpughere ya nye m.