Galatians 1:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ mgbe afọ atọ gasịrị, ka m gara Jerusalem ileta Pita. Mụ na ya nọkọrọ ụbọchị iri na ise nꞌime Jerusalem.
Igbo 2006
Mb͕e ahu mb͕e arọ atọ gasiri arigorom na Jerusalem ileta Kifas, mu na ya we nọgide ubọchi iri na ise.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ mgbe afọ atọ gasịrị, ka m gara Jerusalem ịhụ Sefas. Anọnyekwara m ya ụbọchị iri na ise.