Galatians 1:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị sokwa m na-ede akwụkwọ a, bụ ụmụnna anyị nile ndị mụ na ha nọ nꞌebe a. Ọ bụkwa unu nzukọ Kraịst dị nꞌobodo Galetia ka anyị na-edetara akwụkwọ a.
Igbo 2006
na umu-nna-ayi nile ndi mu na ha nọ, ayi nēdegara nzukọ Kraist nile nke Galetia akwukwọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ụmụnna niile ndị mụ na ha nọ nʼebe a, Na-edegara nzukọ niile dị na Galeshịa.