Galatians 1:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m agwa unu okwu a nꞌihu Chineke, onye maara na ha bụ eziokwu. Ihe ndị a m na-edegara unu abụghị okwu ụgha.
Igbo 2006
Ma ihe ndia nke m'nēdegara unu, le, n'iru Chineke, na ekwughm okwu-ugha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m agwa unu okwu a nʼihu Chineke. Ihe ndị a m na-ekwu abụghị okwu ụgha.