Galatians 1:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka otuto dịrị Chineke ruo mgbe nile ebighị ebi. Amin.
Igbo 2006
Onye otuto diri rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.