Galatians 2:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mgbe Pita bịaruru Antiọk, atara m ya ụta nke ukwuu nꞌihu ụmụ Chineke nile, nꞌihi na ihe o mere jọrọ njọ nke ukwuu.
Igbo 2006
Ma mb͕e Kifas biaruru Antiọk, eguzogiderem ya n'iru, n'ihi na ọ nọ n'ọmuma-ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe Sefas bịaruru Antiọk, eguzogidere m ya nʼihu ya, nʼihi na ihe o mere mara ya ikpe.