Galatians 2:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na abụ m onye nwụrụ anwụ nꞌebe iwu dị. Ee, ọ bụ iwu mere ka m nwụọ, ka m si otu a bụrụ onye na-adị ndụ nye Chineke. A kpọgidekọtala mụ na Kraịst nꞌobe,
Igbo 2006
N'ihi, na mu onwem sitere n'aka iwu nwua n'ebe iwu di, ka m'we di ndu n'ebe Chineke nọ
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na-esitere m nʼaka iwu nwụọ nʼebe iwu dị, ka m nwee ike dị ndụ nʼebe Chineke nọ. Akpọgidela mụ na Kraịst nʼobe.