Galatians 2:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ọ bụ ezie na Taitọs onye mba ọzọ so m gaa ije a, ndị isi nọ na Jerusalem akwagideghị ka e bie ya ugwu.
Igbo 2006
Ma ọbuná Taitọs, onye mu na ya nọ, ebe ọ bu onye-Grik, erugideghi ya ka ebì ya úgwù:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị Taịtọs onye mụ na ya so, o nweghị onye manyere ya ka e bie ya ugwu nʼagbanyeghị na ọ bụ onye Griik.