Galatians 2:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma o nweghị oge anyị ji gee ntị nꞌihe ha kwuru, nꞌihi na anyị chọrọ ichedo eziokwu ahụ dị nꞌozi ọma ka a ghara ịgwa ya ihe ọ bụla.
Igbo 2006
ndi ayi nēnyeghi uzọ n'uzọ ido onwe-ayi n'okpuru ha, é-è, ọ bughi otù oge hour; ka ezi-okwu nke ozi ọma we nọgide n'etiti unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma o nweghị oge anyị ji gee ntị nʼihe ha kwuru, nʼihi na anyị chọrọ ichedo eziokwu ahụ dị nʼoziọma ka a ghara ịgwa ya ihe ọbụla nʼetiti unu.