Galatians 3:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Leenụ ka ụzọ ịtụkwasị Chineke obi si dị iche site nꞌụzọ nke idebe iwu. Nꞌihi na iwu kwuru na a ga-azọpụta onye na-edebe iwu nanị ma o debezuchara iwu nile Chineke nyere.
Igbo 2006
ma iwu ahu esiteghi n'okwukwe; kama, Onye nēme ihe ndia gādi ndu nime ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma iwu ahụ adabereghị nʼokwukwe, kama, iwu kwuru sị, “Mmadụ ahụ na-eme ihe iwu kwuru bụ onye ga-enwe ndụ site na ha.”