Galatians 3:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebe ọ bụ na o nwere onye natara iwu a nyeruo ya ndị kwesịrị ịnata ya, o gosiri na nke a abụghị mmezu nkwa ahụ. Nꞌihi na ọ dịghị mkpa na a ga-enwe mmụọ ozi ma ọ bụ onye nnyeru ọzọ dị iche, ndị ga-agba ama banyere mmezu Chineke mezuru nkwa o kwere. Nꞌihi na mmezu nkwa ahụ dịịrị, ma daberekwa nanị na Chineke.
Igbo 2006
Ma onye-ob͕ub͕o abughi nke otù onye; ma Chineke bu otù onye.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ogbugbo gosiri ihe karịrị otu onye, ma Chineke bụ otu.