Galatians 3:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Iwu ahụ dịkwa ka onye ozizi anyị, iduzi anyị nꞌụzọ anyị ga-agbaso, tutuu Kraịst abịa, mee ka anyị bụrụ ndị ezi omume nꞌihu Chineke, site nꞌokwukwe anyị nwere nꞌime ya.
Igbo 2006
Ya mere iwu ahu aghọwo onye-ozìzí-ayi ikpọrọ ayi biakute Kraist, ka ewe site n'okwukwe gua ayi na ndi ezi omume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, iwu bụ onye nlekọta anyị, ruo mgbe Kraịst bịara, ka a gụọ anyị na ndị ezi omume site nʼokwukwe.