Galatians 3:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Bịaa! ahụhụ ndị a nile unu tara nꞌihi na unu bụ ndị Kraịst, ha abụrụla nke efu? Nꞌezie, omume unu gbara m gharịị.
Igbo 2006
Ùnu huru ọtutu ahuhu di otú a n'efu? ma asi na ọ bu ezie na unu huru ha n'efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu tara ọtụtụ ahụhụ dị otu a nʼefu, ọ bụrụ nʼezie na ọ bụ nʼefu?