Galatians 3:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a bụkwa ihe e dere nꞌakwụkwọ nsọ banyere Eberaham sị, Chineke gụrụ ya nꞌonye ezi omume nꞌihi na o kweere na Chineke ga-emezu nkwa o kwere.
Igbo 2006
Dika Abraham kwere Chineke, ewe gua nke ahu nye ya n'ezi omume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu ụzọ ahụ, Ebraham kweere na Chineke, a gụrụ nke a nye ya dị ka ezi omume.