Galatians 4:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu na-emenye m egwu! Ọ̀ pụtara na ọrụ nile m rụrụ nꞌetiti unu abụrụla ihe efu?
Igbo 2006
Anamatu egwu unu, ma o nwere uzọ ọ bula m'dọb͕uworo onwem n'ọlu n'aru unu n'efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Egwu na-atụ m na ọrụ niile m rụrụ nʼetiti unu abụrụla ihe efu.