Galatians 4:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe m buru ụzọ bịa nꞌetiti unu, kwusaara unu ozi ọma ahụ, unu maara na ọ bụ nꞌime adịghị ike nke anụ ahụ ka m ji kwusaara unu ozi ọma.
Igbo 2006
ma unu matara na ọ bu n'ihi adighi-ike nke anu-aru ka m'zìri unu ozi ọma na mbu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu maara na ọ bụ nʼime adịghị ike nke anụ ahụ ka m ji kwusaara unu oziọma a.