Galatians 4:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụkwanụ ihe dị mma, ma ọ bụrụ na ndị mmadụ ejiri obi na-anụ ọkụ na obi zuru oke na-achọ ọdịmma unu, nke ka nke, ọ bụrụ na ha adịghị eme ya nanị mgbe m nọ nꞌetiti unu.
Igbo 2006
Ma ọ di nma ka ewere obi nānu ọku chọ unu n'ihe ọma mb͕e nile, ọ bughi kwa nání mb͕e m'nọ n'etiti unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Maka ebumnuche dị mma, ọ dị mma inwe mmasị mgbe niile. Ọ bụghị naanị mgbe mụ na unu nọ.