Galatians 4:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ ka bụ nwantakịrị, ọ ga-eme ihe ndị ahụ e tinyere akụ nna ya nꞌaka kwuru, tutuu ruo mgbe o toruru ọnụ ọgụgụ afọ ahụ nna ya kwuru.
Igbo 2006
kama ọ nọ n'okpuru ndi etiyere ya n'aka-ha na ndi nāchi èzí-na-ulo-ya rue oge nna-ya buru uzọ ka àka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha ka nọ nʼokpuru ndị nlekọta na ndị e tinyere ya nʼaka ruo oge nna ya kwuru.