Galatians 4:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gaara adị m mma ma a sị na m nọ nꞌetiti unu ugbu a, nwee ike ịmata otu m ga-esi gbanwee olu okwu m, nꞌihi na amaghị m ihe m kwesịrị ime nꞌihi ọnọdụ unu.
Igbo 2006
ọ gādim nọ̄ nma ma asi na apurum inọ n'etiti unu ub͕u a, na ib͕anwe olu m; n'ihi na enwerem obi abua n'ebe unu nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gaara adị m mma ma a sị na m nọ nʼetiti unu ugbu a, nwee ike ịmata otu m ga-esi gbanwee olu okwu m, nʼihi na-amaghị m ihe m kwesiri ime nʼihi ọnọdụ unu.