Galatians 4:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a geenụ m ntị, unu ndị na-eche na ọ dị mkpa idebe iwu ndị Juu tupu a zọpụta unu. Gịnị mere unu ebughị ụzọ chọpụta ihe iwu ndị ahụ pụtara?
Igbo 2006
Gwanum, unu ndi nāchọ inọ n'okpuru iwu, ùnu adighi-anu iwu ahu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gwanụ m, unu ndị na-eche na ọ dị mkpa idebe iwu, unu agaghị aṅaa ntị na ihe iwu ahụ kwuru?