Galatians 4:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na e deela ya nꞌakwụkwọ nsọ sị na Eberaham mụtara ụmụ nwoke abụọ. Otu nꞌime ha bụ nwa nke ohu ya nwanyị mụrụ, nke ọzọ bụ nke nwụnye ya na-abụghị ohu mụtara.
Igbo 2006
N'ihi na edewo ya n'akwukwọ nsọ, na Abraham nwere umu-ndikom abua, otù site n'orù-nwanyi ahu, otù site kwa na nwanyi ahu nke nwere onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na e dere ya nʼakwụkwọ nsọ na Ebraham nwere ụmụ nwoke abụọ. Otu nʼime ha bụ nwa nke ohu ya nwanyị mụrụ, nke ọzọ bụ nke nwunye ya na-abụghị ohu mụtara.