Galatians 4:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma obodo anyị, ebe isi oche okpukpe anyị dị bụ Jerusalem dị nꞌeluigwe. Ọ bụ obodo na-anọghị nꞌohu nye iwu ndị Juu.
Igbo 2006
Ma Jerusalem nke di n'elu nwere onwe-ya, ya onwe-ya bu kwa nne ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nwanyị nke ọzọ nọ ọnọdụ Jerusalem nke dị nʼelu, nke nwe onwe ya. Ọ bụkwa ya bụ nne anyị.