Galatians 4:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma anyị onwe anyị ụmụnna m bụ ụmụ ahụ Chineke kwere nkwa ya. Anyị dị ka Aịzik.
Igbo 2006
Ma ayi onwe-ayi, umu-nnam, bu umu nke nkwa, dika Aisak.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ụmụnna m, unu bụ ụmụ ahụ nke e kwere na nkwa, dị ka Aịzik.