Galatians 4:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi nke a, anyị ndị e sitere na Mmụọ Nsọ mụọ ka ndị chọrọ ka anyị soro ha na-edebe iwu na-emegbu, na-esogbukwa, dị ka Ishmel nwa Hega, nwanyị ohu, si megbuo, ma sogbuokwa Aịzik.
Igbo 2006
Ma dika onye amuru n'uzọ anu-aru sob͕uru onye amuru n'uzọ Mọ Nsọ mb͕e ahu, ọbuná otú a ka ọ di ub͕u a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, nwa ahụ a mụrụ nʼụzọ anụ ahụ kpagburu nwa ahụ a mụrụ site nʼike nke Mmụọ Nsọ. Otu a ka ọ dịkwa nʼoge a.