Galatians 4:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu a ka ọnọdụ anyị dị tutuu ruo mgbe Kraịst bịara. Anyị nọ dị ka ohu nꞌokpuru iwu ndị Juu, na omenala ha nile, nꞌihi na anyị nwere olileanya na ha ga-azọpụta anyị.
Igbo 2006
Otú a ayi onwe-ayi kwa, mb͕e ayi bu umu ọhu, ọ bu n'okpuru ihe-ozizí mbu nke uwa ka ejidere ayi dika orù
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a ka ọnọdụ anyị dị, mgbe anyị bụ ụmụntakịrị. Anyị nọ dị ka ohu nʼokpuru mmụọ nke ụwa.