Galatians 4:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma akwụkwọ nsọ gwara anyị na Chineke nyere Eberaham iwu sị ya chụpụ Hega, nwanyị ohu ahụ na nwa ya, nꞌihi na nwa nwanyị ohu enweghị ike isoro nwa nwanyị na-abụghị ohu keta oke nꞌakụ na ụba Eberaham.
Igbo 2006
Otú ọ di, gini ka ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nēkwu? Chupu orù-nwanyi a na nwa-ya nwoke: n'ihi na nwa-nwoke orù-nwanyi agagheso nwa nke nwanyi ahu nke nwere onwe ya keta ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma gịnị ka akwụkwọ nsọ kwuru? “Chụpụ ohu nwanyị a na nwa ya, nʼihi na nwa nwoke ohu nwanyị a apụghị isoro nwa nke nwanyị na-abụghị ohu kerikọta oke.”