Galatians 4:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụmụnna m, anyị abụghị ụmụ nwanyị ohu mụtara, ndị a mụrụ ka ha na-edebe iwu ndị Juu, kama anyị bụ ụmụ nwanyị nwere onwe ya, nne nwe ụlọ, ndị Chineke na-anabata nꞌihi okwukwe anyị nwere nꞌime ya.
Igbo 2006
N'ihi nka, umu-nnam, ayi abughi umu nke orù-nwanyi, kama ayi bu umu nke nwanyi ahu nwere onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ụmụnna m, anyị abụghị ụmụ nke nwanyị ohu, kama anyị bụ ụmụ nke nwanyị nwere onwe ya.