Galatians 4:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a, anyị abụkwaghị ndị ohu, kama anyị bụ ụmụ Chineke. Ebe ọ bụkwa na anyị bụ ụmụ ya, Chineke ga-enye anyị ihe nile o kwere na nkwa inye ụmụ ya.
Igbo 2006
Ya mere i bughi orù ọzọ, kama i bu nwa-nwoke; ma ọ buru na i bu nwa-nwoke, i bu kwa onye-nketa site n'aka Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ị bụkwaghị ohu, kama ị bụ nwa. Ebe ị bụ nwa, e meekwala ka ị bụrụ onye nketa site na Chineke.