Galatians 4:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Tupu unu bụ ndị mba ọzọ amata Chineke, unu bụ ohu nye chi nile mmadụ jiri aka mee, chi nke na-abụghị chi dị ndụ.
Igbo 2006
Otú ọ di, mb͕e ahu, ebe unu nāmataghi Chineke, unu bu orù nke ndi nābughi chi dika ha si puta n'uwa:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge gara aga, mgbe unu na-amaghị Chineke, unu bụ ohu nye chi niile nke na-abụghị dịka ha si pụta ụwa.