Galatians 5:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Geenụ m ntị! Mụ onwe m bụ Pọl na-agwa unu nke a. Ọ bụrụ na unu echee na obibi ugwu na idebe iwu ndị Juu ga-eme ka unu bụrụ ndị ezi omume nꞌihu Chineke, Kraịst enweghị ike ịzọpụta unu.
Igbo 2006
Le, mu onwem Pọl si unu, na, asi na unu ekwe ka ebì unu úgwù, Kraist agaghi-abara unu urù ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Geenụ m ntị, mụ onwe m bụ Pọl na-agwa unu nke a. Ọ bụrụ na unu anabata obibi ugwu, Kraịst agaghị abara unu uru ọbụla.