Galatians 5:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka m kwuokwa ya ọzọ. Onye ọ bụla kweere ka e bie ya ugwu, nꞌihi na ọ chọrọ ka Chineke si otu a nabata ya, aghaghị idebezu iwu nile ndị Juu, ma ọ bụrụ na ọ chọghị ịla nꞌiyi.
Igbo 2006
Ma agwasim onye ọ bula ike, bú onye kwere ka ebì ya úgwù, na ọ bu onye ji ugwọ idebe iwu ahu dum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka m kwuokwa ya ọzọ, onye ọbụla kweere ka e bie ya ugwu ji ụgwọ idebezu iwu niile ahụ.