Galatians 5:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kraịst agaghị abara unu uru, ma ọ bụrụ na olileanya unu bụ isite nꞌidebe iwu bụrụ ndị Chineke ga-anabata. Unu abụrụla ndị furu efu nꞌebe amara Chineke dị.
Igbo 2006
Atọpuru unu n'aru Kraist, unu ndi nāchọ ka ewere iwu gua unu na ndi ezi omume; unu siri n'amara dapu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E kewapụla unu nʼebe Kraịst nọ, unu ndị a ga-agụnye na ndị ezi omume site nʼiwu. Unu adapụla nʼamara ya.